Odee Pita Ejiofo
Koronavirus, Kovid 19, [ wakponx xwa n’ike,
I si Chaina, q bx na i sighi, [ ga-anakwar[ na?
{bx iwe Nna, [ bx xrx mmadx, onwegh[ onye ga-ama,
Q bx xwa mmebi, q bx [sacha xwa, Elu ka any[ na-ele.
Obere nje ezugh[ [hx anya, jide xwa na-egbu.
I jezuru xwa, baa ebe qbxla, tiriri ihe na-aga,
Kxdaa akxnxxba, ghasaa mmxta, xwa afxnugh[ ha,
Kaa Amer[ka nku, rxq Rqsh[a njini, xwa tqbili na-ele,
Na mmiri qkx na-egbu mbe, mmadx hx ya ahx.
Obere nje ezugh[ [hx anya, jide xwa na-egbu.
{chxru mmerube, webata egwu, mmadx kpqkwxrxchaa,
{magh[ onye ukwu na onye nta, ma na-eme sq mpx,
Kpqdo ihe niile isi n’ala, a maz[gh[ ebe a na-eje,
A na-akwq aka ka Pqntus Pa[let, onye ka a ga-egbu?
Obere nje ezugh[Â [hx anya, jide xwa na-egbu.
Egwu bqqlx na egwuregwu niile, [ mebichara ha,
Isi na mba feje na mba, a kwxs[chara ha,
Bakwuru nd[ xka n’xlqxka, ukwe na abx datuo,
Ma na Rom, ma na Meka, ihe a hxbegh[ wee mee!
Obere nje ezugh[ [hx anya, jide xwa na-egbu.
Ajq qr[a a, qr[a amoosu a, [chqta qgwx g[ ny[z[a!
E nyokatala onyokomita, o nwegh[ ihe kwere hx,
Gbochie ekwegh[, gwqq ekwegh[, g[n[z[ ka a ga-eme?
Ma dibia oyibo ma nke Igbo, na-akqz[ ka mmanwx.
Ela[ja, q bxkwa xmx Baal, biko kpqtukwa qkx g[.
Xrxala g[ bachara ebe dum, nyatqkwuo mmadx ihu,
A fxchie imi, a fxchie qnx, mmadx asq ibe ya,
Napxkwuo ma xmxagbqghq, uriqnx ha na-ete,
A chqgide mma, ch[kwuq qch[, o nwegh[ onye ga-ahx.
Moziisi biko nekwa agwq nke a, kpxqrxnx any[ qzq.
Iri nri, rachakwuo ofe bx, xrx g[ jqgbuchara,
Onye i jituru, o na-atube, nd[ nleta agbamia,
E buru ya bata n’xlqqgwx, dibia ezofuchaa,
Onye i gbuorx, q nwxq p[[, e nie ka ohu, gbasaa.
Fero abatakwa n’osimiri, Moziisi, biko kxkwa mkpq g[ qzq.
Kovid iri na itenaani, i mekwaa arx n’ala,
Kemgbe i batara, were qnqdx, oriri na q]x]x naa,
Ma mmanwx na-bagodx ana, ihe ka nte bakwutara ha,
Xmxaka na-ajx kemgbe, mgbe akwxkwq ga-ebido.
Zqp[ara any[ isi agwq a, biko, Meri Nne di asq.
Chineke Nna, Onye Okike, bikokwa, G[nwa nwe otito,
Lekwa xmx G[ n’osimiri, ebiri nnukwu na-atx,
I sepxkwa anya n’xwa oge a, ncha bx ncha ga-eme,
{hapxkwara any[ amoosu a, o kpochapx xmx G[,
Zitenx Devid ka o gbuo Kovid, Ngi ka any[ na-ar[q.
Qka (Awka): Satqdee, Orie, Jula[ 11, 2020.